Ọ̀ bụ̀ ézíókwu nà Buhari árụghị ụ́zọ̀ ụ́gbọ́ òlòkó nà ọ́dọ̀ ụ́gbọ́élu dị́kà Jimoh Ibrahim kwùrù?

  • 📰 thecableng
  • ⏱ Reading Time:
  • 44 sec. here
  • 2 min. at publisher
  • 📊 Quality Score:
  • News: 21%
  • Publisher: 80%

Nigeria Headlines News

Nigeria Latest News,Nigeria Headlines

Nigeria's independent online newspaper

nà ónyé bụ́bu onye ísíàlà bụ Muhammadu Buhari árụghị ọ́dọ̀ ụgbọelu maọbụ ókpóró ụ́zọ̀ ụgbọ òlòkó sì àgá, mgbe ọ na-achị.

Ị́rụ́chá ụzọ ụgbọ òlòkó ndị a, nwetara ọtụtụ ntúnye ọnù nye ọchịchị bị́dọ́ró há bụ ọrụ, ọ kachasị ọ kpọrọ ụzọ ụgbọ òlòkó sị-ágá dị nà Abuja gáwá Kaduna.ọnye bụbu ónyé ị́sí àlà Olusegun Obasanjo, ónyé chị́rị́ òbòdó anyị sìté n’afọ 1999 na 2007.

Kà ọ́tụ́tụ́ afọ site mgbè Naịjiria nwetara nwere onwe ha bù Independence gasịrị, ndị njem kà n’énwórị́ ụ́gbọ́ òlòkó ndị ọchịchị Britain rụ̀rụ̀, K’osiladị n’afọ 2003, ụ́zọ̀ ndị a bịara mebie, ọchịchị Jonathan gbalịrị kà há mezie yá bụ ụ́zọ̀ sịrị Lagos gawa Ibadan.égó rụ̀rụ̀ otu ijeri dollar n’uma nde iri na itolu, màkà ị́mézì ụzọ ụ́gbọ́ òlòkó sị́rị́ Lagos gawa Ibadan.

 

Thank you for your comment. Your comment will be published after being reviewed.
Please try again later.
We have summarized this news so that you can read it quickly. If you are interested in the news, you can read the full text here. Read more:

 /  🏆 2. in NG

Nigeria Latest News, Nigeria Headlines