Ókwú wuru èwù á sị̀ nà George Weah kwùrù gbàsárá ọ̀chị́chị́ ńdị́ ágha nà Niger ábụghị ézị́ókwu

  • 📰 thecableng
  • ⏱ Reading Time:
  • 81 sec. here
  • 3 min. at publisher
  • 📊 Quality Score:
  • News: 36%
  • Publisher: 80%

Nigeria Headlines News

Nigeria Latest News,Nigeria Headlines

Akụkọ wùrù èwù nà ịntanetị gbàsárá okwu ndị mmadụ si na George Weah, onye isi àlà Liberia, kwụrụ, bu nke Ọtụtụ mmadụ kesagoro n’ọba ozi dị iche iche. Ótù n’ime

N’ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Julaị, ndị agha militri nọ n’okpuru ọchịchị Abdorahamane Tchiani chụpụrụ n’ọchịchị mà kpọchie onyeisi ala obodo Niger bụ Mohammed Bazoum nà ǹgá.

Nwantịtị oge ha naghara ọchịchị, Amadou Abdramane, onye na-ekwuchitere ọnụ ndị agha obodo Niger, kwuputara nà “òtù nchekwa àlà há ekwekọtala kà há kwụsị ọchịchị ndị mmadụ ma àmá.”Kà ụbọchị abụọ gachara, Tchiani kwuputara onwe ya dịka onye isi ọchịchị ndị agha nke obodo Niger bụ National Council for the Safeguard of the Homeland .

Niger, obodo osimiri agbaghị okirikiri, nwèrè uranium yana ola-edo nke úkwú. Há nwètàrà nnwere onwe ha n’aka France n’ụbọchị atọ nke ọnwa August n’afọ 1960.Kamgbe ahụ, Niger enwela nnapụ ọchịchị n’ike n’obodo ha ruo ùgbòrò ise. Nke ka dị ǹsó bụ nke ha nwèrè n’ọnwa Julai. Nke mbụ bụ n’afọ 1974 kà ó mèrè. Ndị ọzọ megasịrị n’afọ 1966,1999, nà 2010.

Ọtụtụ obodo ndị ọzọ nọ́ Niger ǹsó, nọ̀ nà ọchịchị ndị ágha. Obodo ndị à gụnyere Mali, Burkina Faso, ya na Guinea, ndị bụgasị ndị òtù Economic Community of West African States .N’ụbọchị iri atọ nke ọnwa Julaị, Bola Tinubu, onye ǹdú Naijiria onye bụkwa onye isi oche nà ECOWAS, kpọrọ nzukọ n’Abuja gbàsárá nnaghara ọchịchị ndị agha ndị a.

Okwu ahụ na-agbasà n’ọba ozi dị iche iche, nke ndị mmadụ sị nà Weah, onye n’agbaburu obodo yá bọọlụ ama-ama, kwùrù ná nzaghachi nye nkpebi ECOWAS gbasara Niger, pụtara: ”Anyị agaghị emegide ịnapụ ọchịchị n’ike nke ndị agha mà ọ bụrụ nà anyị emegideghị ndị na-akpachi ọchịchị n’íke ná ngalaba gọọmenti.

 

Thank you for your comment. Your comment will be published after being reviewed.
Please try again later.
We have summarized this news so that you can read it quickly. If you are interested in the news, you can read the full text here. Read more:

 /  🏆 2. in NG

Nigeria Latest News, Nigeria Headlines

Similar News:You can also read news stories similar to this one that we have collected from other news sources.

Kalaman da aka danganta ga George Weah akan juyin mulkin Nijar na yaudara neAn yi ta yada wani kalami da ake zargin George Weah, shugaban kasar Laberiya, a kafafen sada zumunta. A daya daga cikin irin wadannan rubuce-rubucen da aka wallafa a shafin
Source: thecableng - 🏆 2. / 80 Read more »

Niger Coup: Obi Urges ECOWAS To Focus On Diplomatic SolutionThe Presidential Candidate of the Labour Party in the February 25, 2023 election, Peter Obi, urged the Economic Community of West Africa States (ECOWAS) to
Source: LeadershipNGA - 🏆 4. / 77 Read more »

Niger: Why Military Action Is Not An Option – Olawepo-HashimA former Presidential Candidate, Mr. Gbenga Olawepo-Hashim has appealed to Nigeria’s President and Chairman of the Economic Community of West African States
Source: LeadershipNGA - 🏆 4. / 77 Read more »

PHOTOS: Nigerian Muslim clerics meet Niger Republic coup leader | TheCableMuslim clerics from Nigeria held a meeting with Abdourahmane Tchiani, leader of the military coup in Niger. The clerics met with him on Saturday in Niamey, the country’s capital. The
Source: thecableng - 🏆 2. / 80 Read more »

Don’t Attack Niger, Nigeria’s Peaceful Neighbour, NLC Tells ECOWASNigeria Labour Congress (NLC) has counselled the Economic Community of West African States (ECOWAS) on the use of military force to remove the military junta
Source: LeadershipNGA - 🏆 4. / 77 Read more »

EDITORIAL: Niger needs deeper mediation diplomacy, not military interventionNiger is one of the poorest countries in the world, a victim of a callous history and geography.
Source: PremiumTimesng - 🏆 3. / 78 Read more »